Ọpụpụ 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee kwụnye nkume ọnịks+ n’ihe mbadamba e ji ọlaedo kpụọ, bụ́ ndị a kanyere aha ụmụ Izrel na ha dị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara.+
6 Ha wee kwụnye nkume ọnịks+ n’ihe mbadamba e ji ọlaedo kpụọ, bụ́ ndị a kanyere aha ụmụ Izrel na ha dị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara.+