Ọpụpụ 39:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+
43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+