Levitikọs 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-edo anụ ahụ+ a bọrọ abọ n’usoro, dookwa isi ya na abụba ya n’elu nkụ ahụ e sonyere n’ọkụ ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà.
8 Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-edo anụ ahụ+ a bọrọ abọ n’usoro, dookwa isi ya na abụba ya n’elu nkụ ahụ e sonyere n’ọkụ ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà.