Levitikọs 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-abọkwa ya, bọpụta ma isi ya ma abụba ya, onye nchụàjà ga-edokwa ha n’usoro n’elu nkụ ahụ e sonyere n’ọkụ ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà.+
12 Ọ ga-abọkwa ya, bọpụta ma isi ya ma abụba ya, onye nchụàjà ga-edokwa ha n’usoro n’elu nkụ ahụ e sonyere n’ọkụ ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà.+