Levitikọs 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye nchụàjà ga-ewetakwa ya n’ebe ịchụàjà, tụbie+ ya olu ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma ọ ga-ahapụ ka ọbara ya gbasịsịa n’akụkụ ebe ịchụàjà.
15 Onye nchụàjà ga-ewetakwa ya n’ebe ịchụàjà, tụbie+ ya olu ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma ọ ga-ahapụ ka ọbara ya gbasịsịa n’akụkụ ebe ịchụàjà.