Levitikọs 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-ewepụkwa akpa nri ya, tụchasịa ábụ́bà ya ma wụsa ha n’akụkụ ebe ịchụàjà, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara.+
16 Ọ ga-ewepụkwa akpa nri ya, tụchasịa ábụ́bà ya ma wụsa ha n’akụkụ ebe ịchụàjà, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara.+