Levitikọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.