Levitikọs 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị okenye nke nzukọ ahụ ga-ebikwasị aka n’isi ehi ahụ+ n’ihu Jehova, a ga-egbukwa ehi ahụ n’ihu Jehova.
15 Ndị okenye nke nzukọ ahụ ga-ebikwasị aka n’isi ehi ahụ+ n’ihu Jehova, a ga-egbukwa ehi ahụ n’ihu Jehova.