Levitikọs 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-ahụ na e bupụrụ ehi ahụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ma kpọọ ya ọkụ, dị nnọọ ka ọ kpọrọ ehi mbụ ahụ ọkụ.+ Ọ bụ àjà mmehie maka ọgbakọ ahụ.+
21 Ọ ga-ahụ na e bupụrụ ehi ahụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ma kpọọ ya ọkụ, dị nnọọ ka ọ kpọrọ ehi mbụ ahụ ọkụ.+ Ọ bụ àjà mmehie maka ọgbakọ ahụ.+