3 Ma ọ bụ, ọ bụrụ na o metụ ihe ọ bụla pụrụ ime ka mmadụ ghara ịdị ọcha aka,+ mmadụ ọ bụla na-adịghị ọcha ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha, nke pụrụ ime ka ọ ghara ịdị ọcha, ọ bụ ezie na ọ maghị na o metụrụ ya aka, o wee mesịa mata banyere ya, ọ bụ onye ikpe mara.