Levitikọs 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-ewetara ha onye nchụàjà, bụ́ onye ga-ebu ụzọ nye nke mbụ ka ọ bụrụ àjà mmehie wee si n’ihu olu ya tụbie ya olu,+ ma ọ gaghị atụbipụ ya isi.
8 Ọ ga-ewetara ha onye nchụàjà, bụ́ onye ga-ebu ụzọ nye nke mbụ ka ọ bụrụ àjà mmehie wee si n’ihu olu ya tụbie ya olu,+ ma ọ gaghị atụbipụ ya isi.