11 “‘Ma ọ bụrụ na o nweghị ike iweta+ nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, ọ ga-eweta otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa+ ntụ ọka e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere. Ọ gaghị awụ mmanụ+ n’elu ya, ọ gaghịkwa atụkwasị frankinsens n’elu ya, n’ihi na ọ bụ àjà mmehie.+