Levitikọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie wee mee otu n’ime ihe niile Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụ ezie na ọ maghị+ na o mere ya, ọ bụ onye ikpe mara, ọ ga-azakwa ajụjụ maka njehie ya.+
17 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie wee mee otu n’ime ihe niile Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụ ezie na ọ maghị+ na o mere ya, ọ bụ onye ikpe mara, ọ ga-azakwa ajụjụ maka njehie ya.+