Levitikọs 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ ịnọchi ya site n’etiti ụmụ ya,+ ga-eme ya. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka: A ga-esurere ya Jehova n’ọkụ ka ọ bụrụ àjà a na-esurecha n’ọkụ.+
22 Onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ ịnọchi ya site n’etiti ụmụ ya,+ ga-eme ya. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka: A ga-esurere ya Jehova n’ọkụ ka ọ bụrụ àjà a na-esurecha n’ọkụ.+