Levitikọs 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee were ihe Mozis nyere ha n’iwu bịa n’ihu ụlọikwuu nzute. Nzukọ ahụ dum wee bịaruo nso wee guzo n’ihu Jehova.+
5 Ha wee were ihe Mozis nyere ha n’iwu bịa n’ihu ụlọikwuu nzute. Nzukọ ahụ dum wee bịaruo nso wee guzo n’ihu Jehova.+