Levitikọs 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee suree abụba+ na akụrụ na abụba dị n’elu imeju nke anụ àjà mmehie ahụ n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
10 O wee suree abụba+ na akụrụ na abụba dị n’elu imeju nke anụ àjà mmehie ahụ n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.