Levitikọs 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ikpeazụ, Mozis na Erọn banyere n’ụlọikwuu nzute wee pụta gọzie ndị Izrel.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ihu ha niile,+
23 N’ikpeazụ, Mozis na Erọn banyere n’ụlọikwuu nzute wee pụta gọzie ndị Izrel.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ihu ha niile,+