Levitikọs 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.