Levitikọs 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụ na akpụkpa ahụ agbasawo n’akpụkpọ ahụ́ ya mgbe o gosichara onye nchụàjà onwe ya ka o wee kwupụta na ọ dị ọcha, ọ ga-abịa gosi onye nchụàjà onwe ya nke ugboro abụọ,+
7 Ọ bụrụ na akpụkpa ahụ agbasawo n’akpụkpọ ahụ́ ya mgbe o gosichara onye nchụàjà onwe ya ka o wee kwupụta na ọ dị ọcha, ọ ga-abịa gosi onye nchụàjà onwe ya nke ugboro abụọ,+