-
Levitikọs 13:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Ọ bụrụ na ekpenta ahụ apụta n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na ekpenta ahụ ekpuchie akpụkpọ ahụ́ dum nke onye ahụ nwere ọnyá, malite n’isi ya ruo n’ụkwụ ya, onye nchụàjà ahụ ahụkwa ya;
-