Levitikọs 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ya anya n’ahụ́, ma, lee, ọ dịghị ajị na-acha ọcha dị na ya, ọ baghịkwa ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ fịkpọwokwa, onye nchụàjà ga-akpọpụ ya iche+ ruo ụbọchị asaa.
21 Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ya anya n’ahụ́, ma, lee, ọ dịghị ajị na-acha ọcha dị na ya, ọ baghịkwa ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ fịkpọwokwa, onye nchụàjà ga-akpọpụ ya iche+ ruo ụbọchị asaa.