-
Levitikọs 13:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 “Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọkụ emee ka mmadụ nwee apa n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọnyá ọhụrụ nke dị n’apa ahụ ewee nwee ntụpọ chatatụwara ọbara ọbara ma ọ bụ nke na-acha ọcha,
-