-
Levitikọs 13:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́; ọ bụrụ na ajị nke dị ná ntụpọ ahụ na-achazi ọcha, ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ bara ime n’akpụkpọ ahụ́, ọ bụ ekpenta. Ọ pụtawo n’apa ahụ, onye nchụàjà ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ bụ ọnyá ekpenta.
-