-
Levitikọs 13:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ya anya n’ahụ́, ma, lee, ajị ọcha adịghị ná ntụpọ ahụ, ọ baghịkwa ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ fịkpọkwara afịkpọ, onye nchụàjà ga-akpọpụ ya iche ruo ụbọchị asaa.
-