-
Levitikọs 13:28Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
28 Ma ọ bụrụ na ntụpọ apụta n’ebe ahụ, ọ gbasaghịkwa n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ fịkpọkwara afịkpọ, ọ bụ apa ahụ mere ka ebe ahụ koo eko; onye nchụàjà ga-ekwupụta na onye ahụ dị ọcha, n’ihi na ọ bụ apa ahụ mere ka ebe ahụ zaa aza.
-