Levitikọs 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ebe ahụ ntutu dapụsịrị anya, ma, lee! otú ọ dị n’anya gosiri na ọ baghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ntutu ojii adịghịkwa na ya, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ nwere ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị iche+ ruo ụbọchị asaa.+
31 Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ebe ahụ ntutu dapụsịrị anya, ma, lee! otú ọ dị n’anya gosiri na ọ baghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ntutu ojii adịghịkwa na ya, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ nwere ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị iche+ ruo ụbọchị asaa.+