32 Onye nchụàjà ga-ele ebe ahụ anya n’ụbọchị nke asaa; ọ bụrụ na ọrịa ahụ nke ntutu ịdapụsị adapụsị agbasaghị, ntutu na-acha odo odo apụtaghịkwa na ya, ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị+ ahụ abaghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya,