34 “Onye nchụàjà ga-ele ebe ahụ ntutu dapụsịrị anya n’ụbọchị nke asaa; ọ bụrụ na ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị ahụ agbasaghị n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ baghị ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwupụta na onye ahụ dị ọcha,+ ọ ga-asụkwa uwe ya wee dị ọcha.