Levitikọs 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 onye nchụàjà+ ga-ele ya anya n’ahụ́; ọ bụrụ na ntụpọ ndị pụtara ya n’akpụkpọ ahụ́ adịghị ezigbo ọcha, ọ bụ ọkọ nkịtị. Ọ pụtawo n’akpụkpọ ahụ́. Onye ahụ dị ọcha.
39 onye nchụàjà+ ga-ele ya anya n’ahụ́; ọ bụrụ na ntụpọ ndị pụtara ya n’akpụkpọ ahụ́ adịghị ezigbo ọcha, ọ bụ ọkọ nkịtị. Ọ pụtawo n’akpụkpọ ahụ́. Onye ahụ dị ọcha.