52 Ọ ga-akpọ uwe ahụ ọkụ ma ọ bụ owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ owu ndị gara uhiè uhiè n’ákwà ahụ e ji ajị anụ mee ma ọ bụ n’ákwà linin,+ ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee nke ntụpọ ahụ pụtara na ya, n’ihi na ọ bụ ajọ+ ekpenta. A ga-akpọ ya ọkụ.