-
Levitikọs 13:55Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
55 Onye nchụàjà ga-ele ntụpọ ahụ anya mgbe a sasịworo ya, ọ bụrụ na ntụpọ ahụ agbanweghị ọdịdị ya, ọ gbasaghịkwa, ọ dịghị ọcha. Ị ga-akpọ ya ọkụ. O siwo n’elu ma ọ bụ n’okpuru rie ákwà ahụ.
-