59 “Nke a bụ iwu banyere ntụpọ yiri ekpenta nke pụtara n’uwe e ji ajị anụ mee ma ọ bụ n’ákwà linin,+ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè, ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee, iji kwupụta na ọ dị ọcha ma ọ bụ iji kwupụta na ọ dịghị ọcha.”