Levitikọs 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’etiti ndị ya site n’imetụ mkpụrụ obi nwụrụ anwụ aka.+
21 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’etiti ndị ya site n’imetụ mkpụrụ obi nwụrụ anwụ aka.+