Levitikọs 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+
8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+