Ọnụ Ọgụgụ 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.
18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.