Ọnụ Ọgụgụ 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ma nwoke ma nwaanyị, ọ bụrụ na ha emee nke ọ bụla n’ime mmehie niile ụmụ mmadụ na-eme site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mkpụrụ obi nke mere ya, ikpe mara ya.+
6 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ma nwoke ma nwaanyị, ọ bụrụ na ha emee nke ọ bụla n’ime mmehie niile ụmụ mmadụ na-eme site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mkpụrụ obi nke mere ya, ikpe mara ya.+