-
Ọnụ Ọgụgụ 5:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 nwoke ahụ ga-akpọrọ nwunye ya kpọtara onye nchụàjà,+ wetakwa onyinye, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka bali maka nwaanyị ahụ mgbe ọ na-akpọta ya. Ọ gaghị awụsa ya mmanụ ma ọ bụkwanụ tụkwasị ya frankinsens,+ n’ihi na ọ bụ àjà ọka ekworo, àjà ọka ncheta nke na-eme ka e cheta njehie.
-