-
Ọnụ Ọgụgụ 5:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Mmiri a nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanyekwa n’eriri afọ gị iji mee ka afọ gị zaa, meekwa ka apata ụkwụ gị kpọnwụọ.” Nwaanyị ahụ ga-asịkwa: “Amen! Amen!”
-