-
Ọnụ Ọgụgụ 5:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 Mgbe o mesịrị ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ, ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o merụrụ onwe ya wee meso di+ ya omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mmiri ahụ nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya dị ka ihe na-elu ilu, afọ ya ga-azakwa, apata ụkwụ ya ga-akpọnwụkwa, nwaanyị ahụ ga-aghọkwa onye a bụrụ ọnụ n’etiti ndị ya.+
-