Ọnụ Ọgụgụ 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘N’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt dị ka nkwa o kwere si dị, agụba agaghị emetụ ya n’isi;+ ruo mgbe oge e doro ya iche nye Jehova ga-ezu, ọ ga-abụ onye dị nsọ site n’ịhapụ ntutu+ isi ya ka o too eto.
5 “‘N’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt dị ka nkwa o kwere si dị, agụba agaghị emetụ ya n’isi;+ ruo mgbe oge e doro ya iche nye Jehova ga-ezu, ọ ga-abụ onye dị nsọ site n’ịhapụ ntutu+ isi ya ka o too eto.