-
Ọnụ Ọgụgụ 7:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 “Nata ha ihe ndị ahụ, n’ihi na a ga-eji ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ị ga-ewerekwa ha nye ndị Livaị, onye nke ọ bụla, dabere n’otú ọrụ ya hà.”
-