Ọnụ Ọgụgụ 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Otú ha ga-esi enye onyinye ịrara ebe ịchụàjà ahụ nye bụ na otu onyeisi ga-enye nke ya n’otu ụbọchị, onyeisi ọzọ enye nke ya n’ụbọchị ọzọ.”+
11 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Otú ha ga-esi enye onyinye ịrara ebe ịchụàjà ahụ nye bụ na otu onyeisi ga-enye nke ya n’otu ụbọchị, onyeisi ọzọ enye nke ya n’ụbọchị ọzọ.”+