Ọnụ Ọgụgụ 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Netanel nwa Zua.
23 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Netanel nwa Zua.