Ọnụ Ọgụgụ 7:86 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 86 iko+ ọlaedo iri na abụọ ahụ, ndị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ juru, dị shekel iri shekel iri, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ha, ọlaedo dum e ji mee iko ndị ahụ wee dịrị otu narị shekel na iri abụọ;
86 iko+ ọlaedo iri na abụọ ahụ, ndị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ juru, dị shekel iri shekel iri, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ha, ọlaedo dum e ji mee iko ndị ahụ wee dịrị otu narị shekel na iri abụọ;