Ọnụ Ọgụgụ 7:87 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 87 anụ niile a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ+ wee bụrụ oké ehi iri na abụọ, ebule iri na abụọ, ụmụ ebule iri na abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ na àjà ọka+ ha, nakwa ụmụ ewu iri na abụọ maka àjà mmehie;+
87 anụ niile a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ+ wee bụrụ oké ehi iri na abụọ, ebule iri na abụọ, ụmụ ebule iri na abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ na àjà ọka+ ha, nakwa ụmụ ewu iri na abụọ maka àjà mmehie;+