Ọnụ Ọgụgụ 7:89 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 89 Mgbe ọ bụla Mozis banyere n’ụlọikwuu nzute ka ya na ya kwurịta okwu,+ ọ na-anụ olu si n’elu ihe mkpuchi+ ahụ nke dị n’elu igbe ihe àmà na-akpanyere ya ụka, n’agbata cherọb+ abụọ ahụ; Ọ na-agwakwa ya okwu.
89 Mgbe ọ bụla Mozis banyere n’ụlọikwuu nzute ka ya na ya kwurịta okwu,+ ọ na-anụ olu si n’elu ihe mkpuchi+ ahụ nke dị n’elu igbe ihe àmà na-akpanyere ya ụka, n’agbata cherọb+ abụọ ahụ; Ọ na-agwakwa ya okwu.