-
Ọnụ Ọgụgụ 8:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 “Nke a bụ ihe metụtara ndị Livaị: Ọ bụ malite mgbe mmadụ gbara afọ iri abụọ na ise gbagowe ka ọ ga-esonye n’ìgwè na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.
-