Ọnụ Ọgụgụ 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gwa Erọn okwu ọzọ, sị: “Lee, mụ onwe m enyewo gị ọrụ ịhụ maka onyinye a na-enye m.+ Ọ bụ ya bụ òkè m nyere gị na ụmụ gị n’ime ihe nsọ niile nke ụmụ Izrel, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+
8 Jehova wee gwa Erọn okwu ọzọ, sị: “Lee, mụ onwe m enyewo gị ọrụ ịhụ maka onyinye a na-enye m.+ Ọ bụ ya bụ òkè m nyere gị na ụmụ gị n’ime ihe nsọ niile nke ụmụ Izrel, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+