Ọnụ Ọgụgụ 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:20 Ụlọ Nche,12/15/2011, p. 319/15/2011, p. 7-84/15/1998, p. 20
20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+