Ọnụ Ọgụgụ 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Gwa ndị Livaị okwu, sị ha, ‘Unu ga-anara ụmụ Izrel otu ụzọ n’ụzọ iri m nyere unu ka ọ bụrụ ihe nketa unu,+ unu ga-esikwa na ya nye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri+ ahụ ka ọ bụrụ onyinye.
26 “Gwa ndị Livaị okwu, sị ha, ‘Unu ga-anara ụmụ Izrel otu ụzọ n’ụzọ iri m nyere unu ka ọ bụrụ ihe nketa unu,+ unu ga-esikwa na ya nye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri+ ahụ ka ọ bụrụ onyinye.